Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Julaị p. 4
  • Julaị 20-26

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 20-26
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Julaị p. 4

Julaị 20-26

ỌPỤPỤ 10-11

  • Abụ nke 65 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mozis na Erọn Gosiri na Ha Nwere Ezigbo Obi Ike”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 10:​3-6​—Mozis na Erọn ji obi ike gwa Fero banyere ihe otiti nke asatọ (w09 7/15 20 ¶6)

    • Ọpụ. 10:​24-26​—Mozis na Erọn ekweghị ka Fero mee ka ha gbanwee obi ha

    • Ọpụ. 10:28; 11:​4-8​—Mozis na Erọn gwara Fero banyere ihe otiti nke iri n’atụghị egwu (it-2 436 ¶4)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 10:​1, 2​—Olee ihe ndị nne na nna ga-amụta n’amaokwu abụọ a? (w95 9/1 11 ¶11)

    • Ọpụ. 11:7​—Gịnị ka Jehova na-ekwu mgbe ọ sịrị na “ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ụmụ Izrel nkịta ga-agbọ ụja”? (it-1 783 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 10:​1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọkwa ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee ihe ị mụtara n’otú onye nkwusa ahụ si zie onye ahụ ozi ọma ya eruo ya n’obi? Olee otú onye nkwusa ahụ gaara esi nye onye ahụ otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụzi ihe ma ọ bụrụ na ọ chọrọ?

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 8)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 55

  • “Gịnị Ka Ihe Ndị Chineke Kere Na-akụziri Anyị Banyere Inwe Obi Ike?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Si n’Ihe Ndị Chineke Kere Mụta Inwe Obi Ike.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 124

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 113 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya