Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Julaị p. 3
  • Julaị 13-19

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 13-19
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Julaị p. 3

Julaị 13-19

ỌPỤPỤ 8-9

  • Abụ nke 12 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Fero Amaghị na Ọ Na-emezu Nzube Chineke”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 8:15​—Fero kpọchiri obi ya ma jụ ige Mozis na Erọn ntị (it-2 1040-1041)

    • Ọpụ. 8:​18, 19​—Fero ekweghị ege Mozis na Erọn ntị n’agbanyeghị na ndị dibịa anwansi ya ekwetala na Jehova ka ha ike

    • Ọpụ. 9:​15-17​—Jehova mere ka a mara aha ya n’ụwa niile mgbe ọ hapụrụ Fero ndụ ruo oge ụfọdụ (it-2 1181 ¶3-5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 8:21​—Gịnị bụ odudu ahụ Chineke ziteere Fero na ndị Ijipt? (it-1 878)

    • Ọpụ. 8:​25-27​—Gịnị mere Mozis ji kwuo na àjà ndị Izrel ga-abụ “ihe arụ n’anya ndị Ijipt”? (w04 3/15 25 ¶8)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 8:​1-19 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọkwa ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si zaghachi onye nwe ụlọ mgbe o gosiri na ọ chọghị ige ozi ọma? Olee otú ọ gaara esi nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụzi ihe ma ọ bụrụ na ọ chọrọ?

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nye ya akwụkwọ e ji amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 12)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 74

  • “Na-adị Umeala n’Obi​—Etokwala Onwe Gị”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova​—Na-adị Umeala n’Obi. Unu lechaa ya, kpọọ ụmụaka ndị i bu ụzọ họrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu, ma ọ bụrụ na unu nwere ụmụaka, ma jụọ ha ajụjụ banyere vidio ahụ.

  • “Dịrị Umeala n’Obi Mgbe A Na-aja Gị Mma”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Guzosie Ike n’Ebe Jehova Nọ, Otú ahụ Jizọs Mere​—Mgbe A Na-aja Gị Mma.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 123, na igbe isiokwu ya bụ, “Ọsụsọ Ya Dị Ka Ọbara nke Na-atapụsị n’Ala.”

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 44 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya