JUN 1-7
JENESIS 44-45
Abụ nke 130 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Josef Gbaghaara Ụmụnne Ya”: (Nkeji 10)
Jen. 44:1, 2—Josef lere ụmụnne ya ule ka ọ mara ma hà echegharịala (w15 5/1 14-15)
Jen. 44:33, 34—Juda rịọrọ ka a hapụ Benjamin
Jen. 45:4, 5—Josef gbaghaara ndị ọzọ dị ka Jehova na-eme
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Jen. 44:13—Gịnị ka ndọwa ụmụnne Josef dọwara uwe ha na-egosi? (it-2 813)
Jen. 45:5-8—Gịnị ga-enyere anyị aka idi ihe na-adịghị mma ndị ọzọ mere anyị? (w04 8/15 15 ¶15)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 45:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Mee Ka Ndị Na-ege Ntị Mụta Ihe Na Ya, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 18 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w06 2/1 31—Isiokwu: Josef Ò Ji Iko Ọlaọcha Pụrụ Iche Na-achọpụta Ihe Ga-eme n’Ọdịnihu Dị Ka O Yiri Ka Jenesis 44:5, 15 Ọ̀ Na-ekwu? (th ihe ọmụmụ nke 18)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Jun.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 117
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 19 na Ekpere