Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Mach p. 2
  • Mach 2-8

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 2-8
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Mach p. 2

Mach 2-8

JENESIS 22-23

  • Abụ nke 89 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Chineke Lere Ebreham Ule”: (Nkeji 10)

    • Jen. 22:1, 2—Chineke gwara Ebreham ka o jiri Aịzik nwa ya ọ hụrụ n’anya chụọrọ ya àjà (w12 1/1 23 ¶4-6)

    • Jen. 22:9-12—Jehova gbochiri Ebreham igbu Aịzik

    • Jen. 22:15-18—Jehova kwere Ebreham nkwa na ọ ga-agọzi ya n’ihi na o rubeere ya isi (w12 10/15 23 ¶6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 22:5—Gịnị mere Ebreham ji gwa ndị na-ejere ya ozi na ya na Aịzik ga-alọghachikwute ha n’agbanyeghị na ọ ma na ọ na-aga iji Aịzik chụọ àjà? (w16.02 7 ¶13)

    • Jen. 22:12—Olee otú amaokwu a si gosi na ọ bụ ihe Jehova chọrọ ịma ka ọ na-ahọrọ ịma? (it-1 853 ¶5-6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 22:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Gosi na I Kwetasiri ike n’Ihe Ị Na-ekwu, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 15 na broshọ Izi Ihe.

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) it-1 604 ¶5—Isiokwu: Gịnị Mere E Ji Kpọọ Ebreham Onye Ezi Omume Mgbe Kraịst Na-anwụbeghị? (th ihe ọmụmụ nke 7)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 4

  • Nrubeisi Chebere Ha: (Nkeji 15) Leenụ vidio bụ́ Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ nke Afọ 2017—Okwu na Isiokwu Afọ 2018—Nkebi Ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 106

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 16 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya