Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Febụwarị p. 8
  • Febụwarị 24–Mach 1

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 24–Mach 1
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Febụwarị p. 8

FEBỤWARỊ 24–MACH 1

JENESIS 20-21

  • Abụ nke 108 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Na-eme Ihe O kwere ná Nkwa Mgbe Niile”: (Nkeji 10)

    • Jen. 21:​1-3​—Sera tụụrụ ime mụọ nwa nwoke (wp17.5 14-15)

    • Jen. 21:​5-7​—Jehova mere ka ihe yiri ihe na-agaghị ekwe omume kwe omume

    • Jen. 21:​10-12, 14​—Ebreham na Sera nwere okwukwe siri ike na nkwa Jehova kwere gbasara Aịzik ga-emezu

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 20:12​—Olee otú Sera si bụrụ nwanne Ebreham? (wp17.3 12, ihe e dere n’ala ala peeji)

    • Jen. 21:33​—Olee otú Ebreham si “kpọkuo aha Jehova”? (w89 7/1 20 ¶9)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 20:​1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si mee ka a mata uru Baịbụl bara? Gịnị mere o ji dị mma ime ihe a o mere ma anyị hụ onye nwere mmasị?

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 35 ¶19-20 (th ihe ọmụmụ nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 111

  • Akụkọ Ozi Afọ Ije Ozi Gara Aga: (Nkeji 15) Okwu okenye ga-ekwu. A gụchaa akwụkwọ ozi si n’alaka ụlọ ọrụ gbasara akụkọ ozi anyị nke afọ ije ozi gara aga, gbaa ndị nkwusa ụfọdụ i bu ụzọ gwa ajụjụ ọnụ. Ha ga-abụ ndị nwere ihe na-agba ume mere n’ozi ha n’afọ gara aga.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 105

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 119 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya