Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Febụwarị p. 6
  • “Onyeikpe nke Ụwa Dum” Bibiri Sọdọm na Gọmọra

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Onyeikpe nke Ụwa Dum” Bibiri Sọdọm na Gọmọra
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Kwadebe Maka Mgbapụta Banye n’Ime Ụwa Ọhụrụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Tụkwasị Onye Obi Ebere “Na-ekpe Ụwa Niile Ikpe” Obi
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Cheta Nwunye Lọt
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Febụwarị p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 18-19

“Onyeikpe nke Ụwa Dum” Bibiri Sọdọm na Gọmọra

18:23-25, 32; 19:24, 25

Gịnị ka anyị na-amụta n’ihe Jehova mere Sọdọm na Gọmọra?

  • Jehova agaghị agbachi nkịtị ka ihe ọjọọ dịrị ruo mgbe ebighị ebi

  • Ndị ga-alanahụ ikpe na-abịanụ ga-abụ ndị na-ege Chineke ntị ma na-eme uche ya.​—Luk 17:​28-30

Ebe ndị na-abụghị Ndịàmà Jehova na-akpọ otu nwanna nwoke na-eto eto ka o soro ha ṅụọ mmanya, see sịga ma gbaa chaa chaa, ya ajụ.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Omume rụrụ arụ ndị mmadụ na-eme taa ọ̀ na-ewute m?’ (2 Pita 2:7) ‘Ihe ndị m na-eme kwa ụbọchị hà na-egosi na ihe kacha m mkpa bụ ime uche Jehova?’

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya