Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Disemba p. 4
  • Disemba 16-22

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 16-22
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Disemba p. 4

Disemba 16-22

MKPUGHE 13-16

  • Abụ nke 55 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Atụkwala Anụ Ọhịa Ndị Ahụ Na-emenye Egwu Ụjọ”: (Nkeji 10)

    • Mkpu. 13:1, 2—Dragọn ahụ nyere otu anụ ọhịa nwere isi asaa na mpi iri ikike (w12 6/15 8 ¶6)

    • Mkpu. 13:11, 15—Anụ ọhịa nwere mpi abụọ kunyere onyinyo nke anụ ọhịa mbụ ahụ ume (re 194 ¶26; 195 ¶30-31)

    • Mkpu. 13:16, 17—Anarakwala akara anụ ọhịa ahụ (w09 2/15 4 ¶2)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mkpu. 16:13, 14—Olee otú a ga-esi kpọkọta mba niile maka “ibu agha nke oké ụbọchị nke Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile”? (w09 2/15 4 ¶5)

    • Mkpu. 16:21—Olee ozi anyị ga-ekwusarịrị obere oge tupu e bibie ụwa Setan? (w15 7/15 16 ¶9)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mkpu. 16:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa onye ahụ banyere vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 21

  • Akwụsịla Ịnọpụ Iche n’Ụwa: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Akwadola Ndọrọ Ndọrọ Ọchịchị ma n’Ime Obi Gị ma n’Ihe Ndị Ị Na-eme. Unu lechaa, jụọ ajụjụ a: Olee otú ị ga-esi na-anọpụ iche n’ihe gbasara ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ọgba aghara a na-enwe n’ebe i bi? Kpọnyekwa vidio bụ́ Nọgide Na-anọpụ Iche n’Ihe Omume E Ji Eto Mba. Unu lechaa, jụọ ajụjụ a: Olee otú ị ga-esi kwadebe maka ọnọdụ ndị nwere ike ime ka a mata ma ị̀ na-anọpụ iche?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 95

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 131 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya