Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Nọvemba p. 4
  • Nọvemba 11-17

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 11-17
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Nọvemba p. 4

Nọvemba 11-17

2 JỌN 1-13; 3 JỌN 1-14–JUD 1-25

  • Abụ nke 128 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Anyị Ga-agbasi Mbọ Ike Ka Anyị Nọgide n’Eziokwu”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 2 Jọn Na-ekwu.]

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ 3 Jọn Na-ekwu.]

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Jud Na-ekwu.]

    • Jud 3—“Lụsie ọgụ ike maka okwukwe ahụ” (w04 9/15 11-12 ¶8-9)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jud 4, 12—Olee ihe mere e ji jiri ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke gbebatara n’ọgbakọ tụnyere “nkume ndị zoro n’ala ala mmiri n’oriri ịhụnanya”? (it-2 279, 816)

    • Jud 14, 15—Gịnị mere Inọk ji kwuo gbasara ihe ga-eme n’ọdịnihu ka à ga-asị na o mezuola, oleekwa otú ihe ahụ o kwuru si mezuo? (wp17.1 12 ¶1, 3)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Jọn 1-13 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Jirikwa akọ zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 6)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 87

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 90

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 147 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya