Ọktoba 21-27
1 PITA 3-5
Abụ nke 14 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ọgwụgwụ Ihe Niile Adịwo Nso”: (Nkeji 10)
1 Pita 4:7—“Nweenụ uche zuru okè, mụrụnụ anya ka unu wee na-ekpe ekpere” (w13 11/15 3 ¶1)
1 Pita 4:8—“Nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ” (w99 4/15 22 ¶3)
1 Pita 4:9—“Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu” (w18.03 14-15 ¶2-3)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
1 Pita 3:19, 20—Olee mgbe Jizọs “kwusaara ndị mmụọ nọ n’ụlọ mkpọrọ okwu,” oleekwa otú o si mee ya? (w13 6/15 23)
1 Pita 4:6—Ole ndị bụ “ndị nwụrụ anwụ” ahụ e “zisaara ozi ọma”? (w08 11/15 21 ¶7)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Pita 3:8-22 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa onye ahụ banyere vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Omume Dị Ọcha na Nkwanye Ùgwù Dị Ukwuu Na-eme Ka E Rite Mmadụ n’Uru”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jehova Na-enye Anyị Ike Ibu Ibu Anyị.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 88 ¶1-11
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 61 na Ekpere