Ọktoba 7-13
JEMS 3-5
Abụ nke 50 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gosi na I Nwere Amamihe Chineke”: (Nkeji 10)
Jems 3:17—Amamihe Chineke dị ọcha, na-emekwa udo (cl 221-222 ¶9-10)
Jems 3:17—Amamihe Chineke nwere ezi uche, dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ (cl 223-224 ¶12; 224-225 ¶14-15)
Jems 3:17—Amamihe Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu, ọ dịghịkwa ihu abụọ (cl 226-227 ¶18-19)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jems 4:5—Olee amaokwu Akwụkwọ Nsọ Jems nọ na-ekwu banyere ya? (w08 11/15 20 ¶6)
Jems 4:11, 12—Olee otú o si bụrụ na onye ‘na-ekwugide nwanna ya na-ekwugide iwu’? (w97 11/15 20-21 ¶8)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jems 3:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ịgbanwe Ụda Olu, tụleekwanụ ihe ọmụmụ nke 10 na broshọ Izi Ihe.
Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w10 9/1 23-24—Isiokwu: Gịnị mere anyị ji kwesị ikwupụta mmehie anyị, ònyekwa ka e kwesịrị ikwupụtara ya? (th ihe ọmụmụ nke 14)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 86 ¶8-17
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 125 na Ekpere