Julaị 29–Ọgọst 4
1 TIMOTI 4-6
Abụ nke 80 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Nsọpụrụ Chineke na Akụnụba, Olee nke Ka Mma?”: (Nkeji 10)
1 Tim. 6:6-8—Uru ‘nsọpụrụ Chineke na inwe afọ ojuju’ bara (w03 6/1 9 ¶1-2)
1 Tim. 6:9—Nsogbu ikpebisi ike ịba ọgaranya na-akpata (g 7/07 28 ¶1)
1 Tim. 6:10—Nsogbu ịhụ ego n’anya na-akpata (g 1/09 6 ¶4-6)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
1 Tim. 4:2—Olee otú mmadụ nwere ike isi daa akọnuche ya ígwè ọkụ, oleekwa ihe mere o ji dị njọ? (lv 21-22 ¶17)
1 Tim. 4:13—Gịnị mere Pọl ji gwa Timoti ka ọ na-etinyesi mgbalị ike n’ịgụ ihe? (it-2 714 ¶1-2)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Tim. 4:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 181-182 ¶20-21 (th ihe ọmụmụ nke 3)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri akọ kwụsị ọmụmụ Baịbụl na-anaghị arụpụta ihe.—Gụọ mwb19.02 7. (th ihe ọmụmụ nke 12)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ọghọm Dị n’Ịhụ Akụnụba n’Anya: (Nkeji 7) Kpọnye vidio bụ́ Ka Anyị Jiri “Ntachi Obi Na-agba Ọsọ”—Wepụ Ihe Ndị Ga Na-adọla Gị Azụ, kwụrịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
“Nsọpụrụ Chineke na Mmega Ahụ́, Olee nke Ka Mma?”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Mmega Ahụ́.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 77
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 21 na Ekpere