Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jun p. 3
  • Jun 10-16

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 10-16
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jun p. 3

Jun 10-16

NDỊ EFESỌS 1–3

  • Abụ nke 112 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Otú Jehova Si Elekọta Ihe na Ihe Ọ Na-elekọta”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ndị Efesọs Na-ekwu.]

    • Efe. 1:​8, 9​—Alaeze Mesaya so ‘n’ihe nzuzo ahụ dị nsọ’ (it-2-837 ¶4)

    • Efe. 1:10​—Jehova na-eme ka ndị niile o kere eke dịrị n’otu (w12 7/15 27-28 ¶3-4)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke (Nkeji 8)

    • Efe. 3:13​—Olee otú o sị bụrụ na mkpagbu Pọl pụtaara Ndị Kraịst nọ n’Efesọs “otuto”? (w13 2/15 28 ¶15)

    • Efe. 3:19​—Olee otú anyị si bịa ‘mara ịhụnanya nke Kraịst’? (cl 299 ¶21)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Efe. 1:​1-14 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, nyekwa onye ahụ otu akwụkwọ si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe ma ọ bụ gosi ya vidio si ebe ahụ. (th ihe ọmụmụ nke 9)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 95

  • “Otú Ị Ga-esi Eme Ka Ihe Ị Na-amụ Bakwuoro Gị Uru”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-amụ Ihe nke Ọma Ma Si Otú Ahụ Jidesie Okwu nke Ndụ Ike.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 70

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 144 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya