Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Eprel p. 3
  • Eprel 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Eprel p. 3

Eprel 8-14

1 NDỊ KỌRỊNT 10-13

  • Abụ nke 30 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Kwesịrị Ntụkwasị Obi”: (Nkeji 10)

    • 1 Kọr. 10:13​—Jehova anaghị ekpebi ụdị ọnwụnwa ga-abịara anyị (w17.02 29-30)

    • 1 Kọr. 10:13​—Ọnwụnwa na-abịara anyị bụ ‘nke na-abịakwara ụmụ mmadụ’

    • 1 Kọr. 10:13​—Jehova ga-enyere anyị aka idi ọnwụnwa ọ bụla bịaara anyị ma anyị tụkwasị ya obi

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 1 Kọr. 10:8​—Gịnị mere amaokwu a ji kwuo na ndị Izrel dị 23,000 nwụrụ n’otu ụbọchị n’ihi ịkwa iko, ebe Ọnụ Ọgụgụ 25:9 kwuru na ndị nwụrụnụ dị 24,000? (w04 4/1 29)

    • 1 Kọr. 11:​5, 6, 10​—Nwanna nwaanyị ò kwesịrị ike ákwà isi mgbe nwanna nwoke nọ n’ebe ọ na-amụrụ mmadụ Baịbụl? (w15 2/15 30)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Kọr. 10:​1-17 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, jirikwa akọ zie onye ahụ ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ, gosizie ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji amụrụ ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 6)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 25

  • “Akụkụ Ahụ́ Niile Dị Mkpa” (1 Kọr. 12:22): (Nkeji 10) Kpọnye vidio ahụ.

  • “Olee Otú Ị Ga-esi Kwadebe Maka Ncheta Ọnwụ Jizọs?”: (Nkeji 5) Okwu. Gbaa mmadụ niile ume ka ha jiri oge Ncheta Ọnwụ Jizọs a tụgharịa uche n’otú Chineke na Jizọs si hụ anyị n’anya, nakwa ka ha gosi na obi dị ha ụtọ maka ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 62

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 31 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya