Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Febụwarị p. 2
  • Febụwarị 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Febụwarị p. 2

Febụwarị 4-10

NDỊ ROM 1-3

  • Abụ nke 88 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nọgide Na-azụ Akọnuche Gị”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ndị Rom Na-ekwu.]

    • Rom 2:​14, 15​—Onye ọ bụla nwere akọnụche (lv 16 ¶6)

    • Rom 2:15​—Anyị ga-azụrịrị akọnuche anyị ka o nwee ike iduzi anyị nke ọma (lv 17 ¶8-9)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Rom 3:4​—Olee otú anyị ga-esi kwe “ka Chineke bụrụ onye eziokwu”? (w08 6/15 30 ¶5)

    • Rom 3:​24, 25​—Olee otú “ihe mgbapụta ahụ Kraịst Jizọs kwụrụ” ga-esi kpuchie “mmehie ndị e mere n’oge gara aga”? (w08 6/15 29 ¶6)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 1:​1-17 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ikwu Okwu Ka Ebe Mmadụ na Ibe Ya Na-akparịta Ụka, tụleenụ ihe dị na ihe ọmụmụ nke 2 na broshọ Izi Ihe.

  • Okwu: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w06 6/1 12-13​—Isiokwu: Mara Ebe Ike Gị na nke Ndị Ọzọ Ruru. (th ihe ọmụmụ nke 7)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 6

  • “Ị̀ Na-ahụ Àgwà Ndị A Na-apughị Ịhụ Anya Chineke Nwere?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ “Ihe Ndị Dị Ịtụnanya Chineke Kere Na-eme Ka A Hụ Ebube Ya​—Ìhè na Ụcha Dị Iche Iche”.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 53

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 142 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya