Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jenụwarị p. 6
  • Jenụwarị 28–Febụwarị 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 28–Febụwarị 3
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jenụwarị p. 6

Jenụwarị 28–Febụwarị 3

ỌRỤ NDỊOZI 27-28

  • Abụ nke 129 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Pọl Ji Ụgbọ Mmiri Gawa Rom”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 27:23, 24—Otu mmụọ ozi gwara Pọl na ebili mmiri agaghị egbu ndị ya na ha so na-eme njem n’ụgbọ mmiri (bt 208 ¶15)

    • Ọrụ 28:1, 2—Ụgbo Pọl hà kpọkasịrị na Mọlta (bt 210 ¶18; 210 ¶21)

    • Ọrụ 28:16, 17—Pọl ruru Rom n’udo (bt 213 ¶10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 27:9—Gịnị bụ “ibu ọnụ nke ụbọchị mkpuchi mmehie”? (mwbr19.1 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Ọrụ 28:11—Olee ihe mere e ji kpọọ ihe ahụ a tụrụ atụ́ dị n’ihu ụgbọ mmiri ahụ aha? (mwbr19.1 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 27:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 140-141 ¶16-17 (th ihe ọmụmụ nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 103

  • “Pọl Kelere Chineke Ma Nwee Obi Ike”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye obere vidio si na vidio aha ya bụ “Ígwè Ka A Na-eji Amụcha Ígwè.” Gbaa mmadụ niile ume ka ha lechaa vidio a n’onwe ha.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 52

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 93 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya