Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Disemba p. 4
  • Disemba 17-23

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 17-23
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Disemba p. 4

Disemba 17-23

ỌRỤ NDỊOZI 15-16

  • Abụ nke 96 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mkpebi E Si n’Okwu Chineke Jiri Otu Obi Mee”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 15:1, 2—Okwu gbasara ibi úgwù na ebighị úgwù chọrọ ikewa ọgbakọ Ndị Kraịst n’oge ndịozi (bt 102-103 ¶8)

    • Ọrụ 15:13-20—Òtù na-achị isi ji ihe Akwụkwọ Nsọ kwuru kpebie ihe a ga-eme n’okwu a (w12 1/15 5 ¶6-7)

    • Ọrụ 15:28, 29; 16:4, 5—Mkpebi òtù na-achị isi mere mere ka okwukwe ndị nọ n’ọgbakọ sikwuo ike (bt 123 ¶18)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 16:6-9—Olee ihe anyị mụtara n’akụkọ a anyị ga-eme ma anyị chọọ imekwu ihe n’ozi anyị? (w12 1/15 10 ¶8)

    • Ọrụ 16:37—Olee otú Pọl onyeozi si jiri ikike o nwere dị ka nwa amaala Rom mee ka ọtụtụ ndị nụ ozi ọma? (mwbr18.12 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 16:25-40

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Onye nwe ụlọ ekwuo ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị ma unu gaa ozi ọma.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. Gwa onye ahụ banyere vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 74

  • “Jiri Abụ Na-eto Jehova”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ụmụaka Ndị Ji Abụ Na-eto Jehova. Ná mmechi ihe omume a, kpọnye vidio abụ nke 84, nke isiokwu ya bụ Na-enyekwu Aka n’Ozi Chineke, gwakwa mmadụ niile ka ha bilie ma soro bụọ abụ a.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 46

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 102 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya