Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Nọvemba p. 4
  • Nọvemba 19-25

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 19-25
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Nọvemba p. 4

Nọvemba 19-25

ỌRỤ NDỊOZI 4-5

  • Abụ nke 73 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ha Nọgidere Na-ekwu Okwu Chineke n’Atụghị Egwu”: (Nkeji 10)

    • Ọrụ 4:5-13—N’agbanyeghị na Pita na Jọn “bụ ndị na-agụghị oké akwụkwọ na ndị nkịtị,” ha ekweghị ka ụjọ mee ka ha ghara ikwu ihe ha kweere n’ihu ndị na-achị achị na ndị odeakwụkwọ (w08 9/1 15, igbe; w08 5/15 30 ¶6)

    • Ọrụ 4:18-20—Pita na Jọn akwụsịghị ikwusa ozi ọma n’agbanyeghị egwu a na-eyi ha

    • Ọrụ 4:23-31—Ndị Kraịst n’oge ndịozi tụkwasịrị Jehova obi ka o nye ha mmụọ nsọ ya ka ha nwee ike ikwu okwu Chineke n’atụghị egwu (mwbr18.11 it-1 128 ¶3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọrụ 4:11—Olee otú Jizọs si bụrụ nkume “isi nkuku”? (mwbr18.11 it-1 514 ¶4)

    • Ọrụ 5:1—Gịnị mere Ananayas na Safaịra ji ree ihe ụfọdụ ha nwere? (w13 3/1 15 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 5:27-42

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Onye nwe ụlọ ekwuo ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị ma unu gaa ozi ọma.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Onye ahụ agwa gị na ya abụghị onye chọọchị.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 82

  • “Uru Iji Ihe Nkwagharị Ezi Ozi Ọma Na-aba n’Ụwa Niile”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Kpọnye vidio ahụ. Ọ bụrụ na ọgbakọ unu na-eji tebụl ma ọ bụ ihe a na-akwagharị akwagharị e tinyere akwụkwọ anyị ezi ozi ọma, bute ya gosi ụmụnna. Kwuo otú unu haziri isi na-ezi ọma a. Ọ bụrụ na oge dị, kọọ ihe dị mma mere n’oge unu ji tebụl ma ọ bụ ihe a na-akwagharị akwagharị na-ezi ozi ọma, ma ọ bụkwanụ e mee ihe ngosi otú o si mee. Kọwaa otú ndị nkwusa ga-esi na-eso eji ya ezi ozi ọma.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 43 ¶8-18

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 64 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya