Ọktoba 29–Nọvemba 4
JỌN 18-19
Abụ nke 54 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Jizọs Gbaara Eziokwu Ahụ Àmà”: (Nkeji 10)
Jọn 18:36—Eziokwu ahụ bụ gbasara Alaeze Mesaya
Jọn 18:37—Jizọs gbaara eziokwu gbasara nzube Chineke àmà (mwbr18.10 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Jọn 18:38a—Ọ ga-abụ na Paịlet ekwetatụdịghị na eziokwu dị (mwbr18.10 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jọn 19:30—Mgbe Baịbụl sịrị, Jizọs “wee kubie ume,” gịnị ka ọ pụtara? (mwbr18.10 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Jọn 19:31—Olee ihe gosiri na Jizọs nwụrụ na Naịsan 14, afọ 33? (mwbr18.10 ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jọn 18:1-14
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Nletaghachi nke Abụọ (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwazie onye nwe ụlọ gbasara jw.org.
Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nakwa ajụjụ ị ga-aza n’oge ọzọ.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 14 ¶6-7
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ịhụnanya Ka E Ji Amata Ezigbo Ndị Kraịst—Soro Eziokwu Ṅụrịa Ọṅụ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ ‘Nweenụ Ịhụnanya n’Etiti Onwe Unu’—Aṅụrịla Ọṅụ n’Ihi Ajọ Omume, Soro Eziokwu Ṅụrịa Ọṅụ. Oge ka dịrị, tụleenụ ihe dị n’igbe bụ́ “Ihe Atụ Baịbụl Ga-enyere Anyị Aka.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 41
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 32 na Ekpere