Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Ọgọst p. 5
  • Ọgọst 20-26

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 20-26
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Ọgọst p. 5

Ọgọst 20-26

LUK 21-22

  • Abụ nke 27 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nnapụta Unu Na-eru Nso”: (Nkeji 10)

    • Luk 21:25​—Ihe ndị dị egwu ga-eme n’oge oké mkpagbu ahụ (kr 226 ¶9)

    • Luk 21:26​—Ezigbo ụjọ ga-atụ ndị iro Jehova

    • Luk 21:27, 28​—Jizọs ga-anapụta ndị kwesịrị ntụkwasị obi (w16.01 10-11 ¶17; w15 7/15 17-18 ¶13)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 21:33—Gịnị ka ihe Jizọs kwuru n’amaokwu a nwere ike ịpụta? (ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a, nwtsty)

    • Luk 22:28-30—Olee ọgbụgba ndụ Jizọs gbara, ole ndị ka ya na ha gbara ndụ ahụ, oleekwa uru ọgbụgba ndụ ahụ bara? (w14 10/15 16-17 ¶15-16)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 22:35-53

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi otú a ga-esi azaghachi onye kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị n’ókèala unu.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gosi otú ị ga-esi zie mmadụ ozi ọma ma ọ bụrụ na o ji ọrụ n’aka.

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 136

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 15)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 34

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 41 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya