Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Ọgọst p. 4
  • Ọgọst 13-19

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 13-19
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Ọgọst p. 4

Ọgọst 13-19

LUK 19-20

  • Abụ nke 84 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mụta Ihe n’Ihe Atụ Maịna Iri Ahụ”: (Nkeji 10)

    • Luk 19:12, 13—“Otu nwoke nke si n’ezinụlọ eze” gwara ndị ohu ya ka ha zụwa ahịa ruo mgbe ọ ga-alọta (jy 232 ¶2-4)

    • Luk 19:16-19—Ike ndị ohu ndị ahụ kwesịrị ntụkwasị obi ahaghị otu, ma a kwụrụ onye ọ bụla n’ime ha ụgwọ ọrụ (jy 232 ¶7)

    • Luk 19:20-24—A napụrụ ajọ ohu ahụ na-ekweghị arụ ọrụ ihe e nyere ya (jy 233 ¶1)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 19:43—Olee otú ihe Jizọs kwuru n’amaokwu a si mezuo? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Luk 20:38—Olee otú ihe Jizọs kwuru n’amaokwu a si mee ka obi sie anyị ike na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ? (ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 19:11-27

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya..

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w14 8/15 29-30​—Isiokwu: Ọ̀ Bụ Ndị A Ga-akpọlite n’Ọnwụ Ka Ha Biri n’Ụwa Ka Jizọs Na-ekwu Banyere Ha na Luk 20:34-36?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 83

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịchọta Ihe na JW.ORG”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 33

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 116 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya