Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Julaị p. 6
  • Julaị 30–Ọgọst 5

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 30–Ọgọst 5
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Julaị p. 6

Julaị 30–Ọgọst 5

LUK 14-16

  • Abụ nke 125 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ihe Atụ Nwa Mmefu”: (Nkeji 10)

    • Luk 15:11-16—Otu nwa nnupụisi biri ndụ ịla n’iyi, ma mefusịa ihe nketa ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Luk 15:17-24—Mgbe o chegharịrị, nna ya nabataghachiri ya (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Luk 15:25-32—E nyeere nwanne ya nwoke tọrọ ya aka ịgbanwe otú o si ele ihe anya

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 14:26—Gịnị ka ịkpọasị a na-ekwu okwu ya n’amaokwu a pụtara? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 16:10-13—Gịnị ka Jizọs chọrọ ka ndị na-eso ụzọ ya ghọta gbasara ‘akụ̀ ajọ omume’? (w17.07 8 ¶7-8)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 14:1-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwazie onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 32 ¶14-15

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 107

  • “Nwa Mmefu Alọta”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye obere vidio si na vidio Nwa Mmefu Alọta.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 31

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 139 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya