Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Julaị p. 5
  • Julaị 23-29

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 23-29
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Julaị p. 5

Julaị 23-29

LUK 12-13

  • Abụ nke 4 na Ekpere

  • Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Unu Dị Oké Ọnụ Ahịa Karịa Ọtụtụ Nza”: (Nkeji 10)

    • Luk 12:6—Chineke anaghị echefu obere ụmụ nnụnụ (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 12:7—Otú Jehova si mara ụmụ obere ihe gbasara anyị gosiri na o nwere mmasị buru ibu n’ebe anyị nọ (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 12:7—Jehova ji onye ọ bụla n’ime anyị kpọrọ ihe (cl 241 ¶4-5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Luk 13:24—Gịnị ka ndụmọdụ a Jizọs nyere pụtara? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Luk 13:33—Gịnị mere Jizọs ji kwuo ihe a? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Luk 12:22-40

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Nletaghachi nke Abụọ (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwazie onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi nke Atọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Họrọ amaokwu Baịbụl ị chọrọ, nyekwa onye ahụ akwụkwọ e ji amụ Baịbụl.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 185 ¶4-5

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 116

  • Anọ M Naanị M ma E Chefughi M: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a:

    • Olee nsogbu ụmụnna atọ anyị hụrụ na vidio a nwere?

    • Olee ihe gosiri na Jehova echefughị ha?

    • Olee otú ụmụnna ndị a si nọgide na-efe Jehova n’agbanyeghị nsogbu ha, oleekwa otú ntachi obi ha si nyere ndị ọzọ aka?

    • Olee otú ị ga-esi gosi ndị agadi ma ọ bụ ndị nwere nkwarụ n’ọgbakọ unu na ị hụrụ ha n’anya?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 30

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 5 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya