Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Jun p. 2
  • Jun 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Jun p. 2

Jun 4-10

MAK 15-16

  • Abụ nke 95 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jizọs Mezuru Amụma”: (Nkeji 10)

    • Mak 15:3-5—Ọ gbara nkịtị mgbe a na-ebo ya ebubo

    • Mak 15:24, 29, 30—E fere nza maka uwe ya, meekwa ya akaja (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara na Mak 15:24, 29)

    • Mak 15:43, 46—E liri ya n’ebe a na-eli ndị ọgaranya (nwtsty ihe a kọwara na Mak 15:43)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mak 15:25—Gịnị mere o ji dị ka à ga-asị na ndị dere mgbe a kpọgidere Jizọs n’osisi ịta ahụhụ dere ihe dị iche iche? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Mak 16:8—Gịnị mere Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Bekee etinyeghị mmechi dị ogologo na mmechi dị mkpirikpi n’akwụkwọ Mak? (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 15:1-15

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 2

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 63

  • “Na-esochi Nzọụkwụ Kraịst Anya”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ọ Bụ Aha Jehova Kacha Mkpa.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 23, na igbe dị na peeji nke 60

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 140 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya