Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Mee p. 4
  • Mee 14-20

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 14-20
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Mee p. 4

Mee 14-20

MAK 9-10

  • Abụ nke 22 na Ekpere

  • Okwu mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ọhụụ nke Na-eme Ka Okwukwe Sie Ike”: (Nkeji 10)

    • Mak 9:1​—⁠Jizọs kwuru na ụfọdụ ndịozi ya ga-ahụ ọhụụ ga-egosi ha ebube ọ ga-enwe n’Alaeze ya (w05 1/⁠15 12 ¶9-10)

    • Mak 9:​2-6​—⁠Pita, Jems na Jọn hụrụ ka Jizọs nwoghara, hụkwa ka ya na “Ịlaịja” na “Mozis” na-ekwurịta okwu (w05 1/⁠15 12 ¶11)

    • Mak 9:7​—⁠A nụrụ olu Jehova ka o si n’eluigwe kwuo na Jizọs bụ Ọkpara ya (nwtsty ihe a kọwara n’amaokwu a)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Mak 10:​6-9​—⁠Olee ihe Jizọs ji ihe a o kwuru na-akụziri anyị gbasara alụmdi na nwunye? (w08 2/⁠15 30 ¶8)

    • Mak 10:​17, 18​—⁠Gịnị mere Jizọs ji gbazie nwoke kpọrọ ya “Ezi Onye Ozizi”? (nwtsty ihe ụfọdụ a kọwara n’amaokwu ndị a)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mak 9:1-13

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị n’ebe e dere “Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta” mee ya.

  • Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w04 5/⁠15 30-31​—⁠Isiokwu: Gịnị Ka Okwu Jizọs Dị na Mak 10:25 Pụtara?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 131

  • “Ihe Chineke Kekọtara . . . ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ịhụnanya na Nkwanye Ùgwù Na-eme Ka Ezinụlọ Dịrị n’Otu.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 20

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 66 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya