Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Disemba p. 4
  • Disemba 18-24

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 18-24
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Disemba p. 4

Disemba 18-24

ZEKARAYA 9-14

  • Abụ nke 49 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nọrọnụ na Ndagwurugwu nke Ugwu M”: (Nkeji 10)

    • Zek. 14:3, 4—“Nnukwu ndagwurugwu” ahụ nọchiri anya nchebe Jehova (w13 2/15 19 ¶10)

    • Zek. 14:5—A ga-echebe ndị ‘gbagara na ndagwurugwu’ ahụ ma nọgide n’ime ya (w13 2/15 20 ¶13)

    • Zek. 14:6, 7, 12, 15—A ga-ebibi ndị na-anọghị na ndagwurugwu ahụ Jehova ji na-echebe ndị ya (w13 2/15 20 ¶15)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Zek. 12:3—Olee otú Jehova si ‘mee ka Jeruselem bụrụ nkume dị arọ’? (w07 12/15 22-23 ¶9-10)

    • Zek. 12:7—Gịnị mere Jehova ‘ga-eji buru ụzọ zọpụta ụlọikwuu nke Juda’? (w07 12/15 25 ¶13)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Zek. 12:1-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g17.6 14-15—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g17.6—E ji ihe e dere na peeji nke 14 na 15 nye Teta! ahụ n’ozi ụlọ n’ụlọ. Gosi otú e si eme nletaghachi. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jl isi nke 5—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 98

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 7) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Disemba.

  • “Ihe Ọhụrụ Ga Na-adịzi n’Ọmụmụ Ihe Etiti Izu Anyị”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Betfeji, Ugwu Oliv na Jeruselem.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy peeji nke 6-7

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 5 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya