Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Disemba p. 3
  • Disemba 11-17

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 11-17
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Disemba p. 3

Disemba 11-17

ZEKARAYA 1-8

  • Abụ nke 146 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jide Uwe Mwụda nke Nwoke Bụ́ Onye Juu Aka”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bú Ihe Akwụkwọ Zekaraya Na-ekwu.]

    • Zek. 8:20-22—Ndị si n’asụsụ niile nke mba dị iche iche na-achọ ime ka obi Jehova jụrụ (w14 11/15 27 ¶14)

    • Zek. 8:23—Ndị nwere olileanya ibi n’ụwa na-eji obi ha niile na-akwado ndị e tere mmanụ (w16.01 21 ¶4; w09 2/15 27 ¶14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Zek. 5:6-11—Gịnị ka anyị kwesịrị ime banyere ajọ omume juru n’ụwa taa? (w17.10 25 ¶18)

    • Zek. 6:1—Gịnị ka ugwu ọla kọpa abụọ ahụ nọchiri anya ya? (w17.10 27 ¶7-8)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Zek. 8:14-23

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! nke 6 2017—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Teta! nke 6 2017—Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara Teta! n’ozi ụlọ n’ụlọ. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 5 ¶1-2.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 96

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Izi Mmadụ Niile Nọ n’Okeala Anyị Ozi Ọma”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Ikwusa Ozi Ọma “n’Ebe Kasị Anya n’Ụwa.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 22 ¶17-24, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 240

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 134 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya