Nọvemba 20-26
MAỊKA 1-7
Abụ nke 26 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gịnị Ka Jehova Na-achọ n’Aka Anyị?”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Maịka Na-ekwu.]
Maị. 6:6, 7—Ofufe anyị na-efe Chineke abaghị uru ọ bụla ma ọ bụrụ na anyị anaghị emeso mmadụ ibe anyị ihe otú dị mma (w08 5/15 6 ¶20)
Maị. 6:8—Ihe Jehova na-achọ n’aka anyị bụ ihe anyị ga-emeli (w12 11/1 22 ¶4-7)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Maị. 2:12—Olee otú amụma a si mezuo? (w07 11/1 15 ¶5)
Maị. 7:7— Gịnị mere anyị kwesịrị iji ‘na-echere’ Jehova? (w03 8/15 24 ¶20)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Maị. 4:1-10
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 83:18—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 3:14—Na-akụzi Eziokwu. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 132 ¶20-21.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 6)
Jehova Chọrọ Ka Anyị Na-emesapụ Aka (Ilu 3:27): (Nkeji 9) Kpọnye vidio bụ́ Jehova Chọrọ Ka Anyị Na-emesapụ Aka.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 21 ¶15-20, chaatị dị na peeji nke 224-225, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 230
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 132 na Ekpere