Nọvemba 13-19
OBEDAYA 1–JONA 4
Abụ nke 42 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Mụta Ihe n’Ihe Ndị I Mejọrọ”: (Nkeji 10)
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Obedaya Na-ekwu.]
[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Jona Na-ekwu.]
Jona 3:1-3—Jona mụtara ihe n’ihe ndị o mejọrọ (ia 114 ¶22-23)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Obed. 10—Olee otú e si ‘bipụ Idọm ruo mgbe ebighị ebi’? (w07 11/1 13 ¶5)
Obed. 12—Olee ihe anyị nwere ike ịmụta ná nkatọ Chineke katọrọ Idọm? (jd 112 ¶4-5)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jona 3:1-10
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 6 2017—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 6 2017—Gosi otú a ga-esi agaghachi na nke onye ahụ natara Ụlọ Nche n’ozi ụlọ n’ụlọ. Gwa ya gbasara otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji amụrụ ndị mmadụ ihe.
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ld 12-13—Họrọ foto ndị nke unu ga-atụle.
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ihe Anyị Ga-amụta n’Akwụkwọ Jona”: (Nkeji 15) Buru ụzọ kpọnye vidio aha ya bụ Ofufe Ezinụlọ: Jona Mụtara Ihe n’Ebere Jehova, tupu unu atụlee ihe dị n’isiokwu ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 21 ¶8-14
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 133 na Ekpere