Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Ọgọst p. 7
  • Ọgọst 28–Septemba 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 28–Septemba 3
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Ọgọst p. 7

Ọgọst 28–Septemba 3

EZIKIEL 39-41

  • Abụ nke 107 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ihe Ụlọ Nsọ Ezikiel Hụrụ n’Ọhụụ Na-akụziri Gị”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 40:2​—⁠Ofufe Jehova dị elu karịa ofufe ọ bụla ọzọ (w99 3/⁠1 11 ¶16)

    • Ezik. 40:​3, 5​—⁠Jehova ga-emezurịrị ihe o bu n’obi banyere ofufe ya (w07 8/⁠1 10 ¶2)

    • Ezik. 40:​10, 14, 16​—⁠Ọ bụrụ na anyị chọrọ ka Jehova nabata ofufe anyị, anyị ga na-akpa àgwà ọma ma zere ihe ndị ọ kpọrọ asị (w07 8/⁠1 11 ¶5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 39:7​—⁠Ndị mmadụ kwuo na ahụhụ anyị na-ata si Chineke n’aka, olee otú ha si na-emetọ aha Chineke? (w12 9/⁠1 21 ¶2)

    • Ezik. 39:9​—⁠Amagedọn gachaa, gịnị ka a ga-eme ngwá agha mba dị iche iche ha hapụrụ? (w89 8/⁠15 14 ¶20)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 40:32-47

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 1 ¶1​—⁠Buru ụzọ mee ka ì gosiri ya vidio bụ́ Ị̀ Ga-achọ Ịnụ Ozi Ọma? unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Nyezie ya broshọ ahụ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 1 ¶2​—⁠Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 1 ¶3-4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 145

  • “Olee Mgbe Ọzọ M Ga-arụ Ọsụ Ụzọ Inyeaka?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Jehova Na-enyere M Aka Ime Ọtụtụ Ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 17 ¶1-9

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 92 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya