Ọgọst 21-27
EZIKIEL 35-38
Abụ nke 132 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“A Ga-ebibi Gọg nke Megọg n’Oge Na-adịghị Anya”: (Nkeji 10)
Ezik. 38:2—Gọg nke Megọg bụ ọtụtụ mba gbakọrọ aka ọnụ (w15 5/15 29-30)
Ezik. 38:14-16—Gọg nke Megọg ga-ebuso ndị Jehova agha (w12 9/15 5-6 ¶8-9)
Ezik. 38:21-23—Mbibi Jehova ga-ebibi Gọg nke Megọg ga-egosi na ọ bụ Ọkaakaa, dookwa aha Jehova nsọ (w14 11/15 27 ¶16)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ezik. 36:20, 21—Olee ihe bụ́ isi mere anyị kwesịrị iji na-akpa àgwà ọma? (w02 6/15 20 ¶12)
Ezik. 36:33-36—Olee otú ihe e kwuru n’amaokwu a sirila mezuo taa? (w88 9/15 24 ¶11)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 35:1-15
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 37:29—Na-akụzi Eziokwu.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 1:28; Aịza. 55:11—Na-akụzi Eziokwu.
Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w16.07 31-32—Isiokwu: E jikọtara osisi abụọ ka ha bụrụ otu osisi. Gịnị ka ọ pụtara?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Na-akpa Àgwà E Ji Mara Ndị Chineke—Okwukwe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio aha ya bụ Nwee Ihe Ndị Ga-eme Ka I Guzosie Ike n’Ebe Jehova Nọ—Okwukwe.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 16 ¶18-24, igbe dị na peeji nke 178, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 181
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 119 na Ekpere