Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Julaị p. 7
  • Julaị 31–Ọgọst 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 31–Ọgọst 6
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Julaị p. 7

Julaị 31–Ọgọst 6

EZIKIEL 24-27

  • Abụ nke 81 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Amụma E Buru Megide Taya Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike na Okwu Jehova Na-emezu”: (Nkeji 10)

    • Ezik. 26:3, 4—Jehova kwuru na a ga-ebibi Taya ihe karịrị afọ 250 tupu e bibie ya (si-E 133 ¶4)

    • Ezik. 26:7-11—Ezikiel kpọrọ aha obodo mbụ ga-anọchibido Taya, kpọọkwa aha eze na-achị ya (ce-E 216 ¶3)

    • Ezik. 26:4, 12—Ezikiel kwuru na a ga-awụnye mgbidi Taya, ụlọ ya, na ájá ya n’ime mmiri (it-1-E 70)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ezik. 24:6, 12—Gịnị ka nchara ite ahụ tara na-anọchi anya ya? (w07 7/1 14 ¶2)

    • Ezik. 24:16, 17—Gịnị mere e ji sị Ezikiel erula uju ọnwụ nwunye ya? (w88 9/15 21 ¶24)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ezik. 25:1-11

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Traktị ọ bụla—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Traktị ọ bụla—Gwa ya gbasara vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 23 ¶13-15—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 134

  • Inwe Okwukwe n’Okwu Chineke Na-enyere Anyị Aka Idi Ọnwụnwa: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kwurịtanụ ihe ndị dị n’Aịzaya 33:24; 65:21, 22; Jọn 5:28, 29 na Mkpughe 21:4. Kpọnye vidio aha ya bụ Na-egosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Ihe Alaeze Chineke Na-emere Gị. Gbaa mmadụ niile ume ka ha jiri anya nke uche ha na-ahụ onwe ha n’ụwa ọhụrụ, ka ha na-eme ya karịchaa mgbe ha nọ n’ọnwụnwa.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 15 ¶29-36, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 167

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 88 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya