Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Eprel p. 2
  • Eprel 3-9

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 3-9
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Eprel p. 2

Eprel 3-9

JEREMAYA 17-21

  • Abụ nke 69 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Kwee Ka Jehova Kpụzie Echiche Gị na Àgwà Gị”: (Nkeji 10)

    • Jere. 18:1-4—Ọkpụite nwere ikike ịkpụzi ụrọ otú ọ bụla ọ chọrọ (w99 4/1 22 ¶3)

    • Jere. 18:5-10—Jehova nwere ikike iduzi ụmụ mmadụ (it-2-E 776 ¶4)

    • Jere. 18:11—Kwee ka Jehova na-akpụzi gị (w99 4/1 22 ¶4-5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 17:9—Olee otú e nwere ike isi mata aghụghọ nke obi mmadụ? (w01 10/15 25 ¶13)

    • Jere. 20:7—Olee otú Jehova si jiri ike ya megide Jeremaya ma ghọgbuo ya? (w07 3/15 9 ¶11)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 21:3-14

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’ebe e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu.” Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha gaa nletaghachi na nke ndị ha nyere traktị Gịnị Bụ Alaeze Chineke?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 118

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5) Ma ọ bụ unu atụlee ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’ihe ndị a kọrọ n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 22)

  • “Jiri Obi Ụtọ Nabata Ha”: (Nkeji 10) Buru ụzọ kwuo okwu ga-ewe nkeji atọ. Kpọnyezie vidio aha ya bụ Steve Gerdes: Anyị Agaghị Echefu Otú Ha Siri Kelee Anyị.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 10 ¶12-19, na igbe dị na peeji nke 105 (n’aka nri), na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 107

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 5 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya