Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Jenụwarị p. 6
  • Jenụwarị 23-29

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 23-29
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Jenụwarị p. 6

Jenụwarị 23-29

AỊZAYA 38-42

  • Abụ nke 78 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Na-enye Onye Ike Gwụrụ Ike”: (Nkeji 10)

    • Aịza. 40:25, 26—Ọ bụ Jehova ka ike niile si n’aka (ip-1 409-410 ¶23-25)

    • Aịza. 40:27, 28—Jehova na-ahụ ahụhụ anyị na-ata, na-ahụkwa mmegbu a na-emegbu anyị (ip-1 413 ¶27)

    • Aịza. 40:29-31—Jehova na-enye ndị tụkwasịrị ya obi ume (ip-1 413-415 ¶29-31)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 38:17—Olee otú o si bụrụ na Jehova na-awụfu mmehie anyị n’azụ ya? (w03 7/1 18 ¶17)

    • Aịza. 42:3—Olee otú amụma a si mezuo n’isi Jizọs? (w15 2/15 8 ¶13)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 40:6-17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) lv 38-39 ¶6-7—Gosi otú anyị ga-esi ruo onye anyị na-amụrụ ihe n’obi.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 68

  • “Cheta Ịna-etinye Ndị Kraịst A Na-akpagbu n’Ekpere”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Buru ụzọ kpọnye vidio bụ́ Olee Mgbe Ikpe Arụrụala A Na-ekpe Ndịàmà Jehova n’Obodo Taganrọg Ga-akwụsị?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 7 ¶10-18, na igbe mbụ na igbe nke abụọ dị na peeji nke 73

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 9 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya