Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Jenụwarị p. 4
  • Jenụwarị 16-22

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 16-22
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Jenụwarị p. 4

Jenụwarị 16-22

AỊZAYA 34-37

  • Abụ nke 31 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “A Zọpụtara Ndị Chineke n’Ihi Okwukwe Hezekaya”: (Nkeji 10)

    • Aịza. 36:1, 4-10, 15, 18-20—Ndị Asiria kparịrị Jehova, chọọkwa ibibi ndị ya (ip-1 386-388 ¶7-14)

    • Aịza. 37:1, 2, 14-20—Hezekaya tụkwasịrị Jehova obi (ip-1 389-391 ¶15-17)

    • Aịza. 37:33-38—Jehova gbachiteere ndị ya (ip-1 391-394 ¶18-22)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 35:8—Olee ụzọ bụ́ “Ụzọ nke Ịdị Nsọ,” oleekwa ndị ruru eru ịga na ya? (w08 5/15 26 ¶4; 27 ¶1)

    • Aịza. 36:2, 3, 22—Gịnị ka anyị na-amụta n’aka Shebna banyere ịnabata ịdọ aka ná ntị? (w07 1/15 8 ¶6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 36:1-12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 24:3, 7, 14—Na-akụzi Eziokwu—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Tim. 3:1-5—Na-akụzi Eziokwu—Nye ya kaadị JW.ORG.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 33 ¶11-12—Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 91

  • “Jehova, . . . Ọ Bụ Gị ka M Tụkwasịrị Obi”: (Nkeji 15) Ajụjụ na azịza. Buru ụzọ kpọnye obere vidio si na vidio bụ́ “Jehova, . . . Ọ Bụ Gị ka M Tụkwasịrị Obi”.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 7 ¶1-9

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 96 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya