Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Nọvemba p. 6
  • Nọvemba 21-27

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 21-27
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Nọvemba p. 6

Nọvemba 21-27

EKLIZIASTIS 7-12

  • Abụ nke 41 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Cheta Onye Okike Ukwu Gị n’Oge Ị Bụ Okorobịa”: (Nkeji 10)

    • Ekli. 12:1​—⁠Ndị na-eto eto kwesịrị iji oge ha na ike ha jeere Jehova ozi (w14 1/⁠15 18 ¶3; 22 ¶1)

    • Ekli. 12:​2-7​—⁠“Oge ọdachi,” ya bụ, nsogbu ndị ha na nká so aga ebidobeghị kpawa ndị na-eto eto aka (w08 11/⁠15 23 ¶2; w06 11/⁠1 16 ¶9)

    • Ekli. 12:​13, 14​—⁠Ijere Jehova ozi bụ ihe kacha mma i nwere ike iji ndụ gị mee (w11 11/⁠1 21 ¶1-6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ekli. 10:1​—⁠Olee ihe anyị na-amụta n’amaokwu Baịbụl a? (w06 11/⁠1 16 ¶5)

    • Ekli. 11:1​—⁠Gịnị ka ‘izipụ achịcha gị n’elu mmiri’ pụtara? (w06 11/⁠1 16 ¶7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ekli. 10:12–11:⁠10

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 2 Tim. 3:​1-5​—⁠Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 44:27–45:2​—⁠Na-akụzi Eziokwu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 26 ¶18-20​—⁠Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 95

  • “Ndị Na-eto Eto, Unu Egbula Oge Isi ‘n’Ọnụ Ụzọ Buru Ibu’ Banye”: (Nkeji 15) Kpọnye vidio bụ́ Ndị Na-eto Eto, Jehova Hụrụ Unu n’Anya Unu lechaa ya, kwurịtanụ ihe dị n’isiokwu ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 4 ¶7-15, na igbe ndị dị na peeji nke 44, na nke 46

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 148 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya