Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Nọvemba p. 4
  • Nọvemba 14-20

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 14-20
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Nọvemba p. 4

Nọvemba 14-20

EKLIZIASTIS 1-6

  • Abụ nke 66 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ka Ọrụ Ị Na-arụsi Ike Na-eme Gị Obi Ụtọ”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ekliziastis Na-ekwu.]

    • Ekli. 3:​12, 13​—⁠Inwe obi ụtọ n’ihi ịrụsi ọrụ ike bụ onyinye si n’aka Chineke (w15 2/⁠1 4-6)

    • Ekli. 4:6​—⁠Na-ele ọrụ anya otú kwesịrị ekwesị (w15 2/⁠1 6 ¶3-5)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ekli. 2:​10, 11​—⁠Gịnị ka Sọlọmọn chọpụtara banyere akụnụba? (w08 4/⁠15 22 ¶9-10)

    • Ekli. 3:​16, 17​—⁠Olee ihe anyị kwesịrị ịma gbasara mmegbu na arụrụala juru n’ụwa taa? (w06 11/⁠1 14 ¶9)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ekli. 1:​1-18

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 6 2016​—⁠Nye ya kaadị JW.ORG.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche nke 6 2016​—⁠Jiri ekwentị ma ọ bụ tablet gụọrọ ya Baịbụl.

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs peeji nke 22-23 para. 11-12​—⁠Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 140

  • “Otú Anyị Ga-esi Eji Akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị Na-amụrụ Ndị Mmadụ Ihe?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. E mechaa, kpọnye vidio gosiri ebe e ji Eziokwu nke Anọ dị na peeji nke 115 n’akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị na-amụrụ mmadụ ihe. Kwurịtakwanụ ihe ndị e gosiri na vidio ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 4 ¶1-6, na igbe dị na peeji nke 43

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 112 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya