Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 3
  • Ọktoba 10-16

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 10-16
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 3

Ọktoba 10-16

ILU 7-11

  • Abụ nke 32 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ka Obi Gị Ghara Ịtụgharị”: (Nkeji 10)

    • Ilu 7:​6-12​—⁠Onye na-enweghị ezi uche na-abanyekarị ná nsogbu ga-emebi mmekọrịta ya na Jehova (w00 11/⁠15 29-30)

    • Ilu 7:​13-23​—⁠Ime mkpebi ndị na-adịghị mma nwere ike ịkpatara mmadụ ezigbo nsogbu (w00 11/⁠15 30-31)

    • Ilu 7:​4, 5, 24-27​—⁠Amamihe na nghọta ga-echebe anyị (w00 11/⁠15 29, 31)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 9:​7-9​—⁠Gịnị ka otú anyị si ewere ndụmọdụ na-egosi banyere anyị? (w01 5/⁠15 29-30)

    • Ilu 10:22​—⁠Olee ụzọ dị iche iche Jehova si agọzi anyị taa? (w06 5/⁠15 26-30 ¶3-16)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 8:22–9:6

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 5 2016. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 5 2016. Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 186-187 ¶5-6​—⁠Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 83

  • Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru Gbasara Ekwentị (Ilu 10:19): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru Gbasara Ekwentị. Tụlezienụ isiokwu dị n’okpuru ebe vidio a dị. Isiokwu ahụ bụ “Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ ma M Jiri Ekwentị Zigara Mmadụ Ozi?” Mee ka a ghọta ihe dị n’isiokwu nta bụ́ “Ihe Ndị Ị Ga-eme.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 2 ¶13-22

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 152 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya