Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 2
  • Ọktoba 3-9

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 3-9
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 2

Ọktoba 3-9

ILU 1-6

  • Abụ nke 37 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jiri Obi Gị Dum Tụkwasị Jehova Obi”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ Ilu Na-ekwu.]

    • Ilu 3:​1-4​—⁠Hụ Jehova n’anya, tụkwasịkwa ya obi (w00 1/⁠15 23-24)

    • Ilu 3:​5-8​—⁠Jiri obi gị dum tụkwasị Jehova obi (w00 1/⁠15 24)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ilu 1:7​—⁠Olee otú ịtụ egwu Jehova si bụrụ “mmalite nke ihe ọmụma”? (w06 9/⁠15 17 ¶1; it-2-E 180)

    • Ilu 6:​1-5​—⁠Gịnị ka anyị kwesịrị ime ma anyị chọpụta na ihe anyị na onye anyị na ya na-emekọ ihe ego kwekọrịtara ga-akpatara anyị nsogbu? (w00 9/⁠15 25-26)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ilu 6:​20-35

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Kwadebe Otú Anyị Ga-esi Zie Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ozi ọma n’ọnwa a. E lechaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha soro kpọọ ndị mmadụ òkù ịbịa ọmụmụ ihe ngwụcha izu anyị.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 107

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 8) Ma ọ bụ, tụleenu ihe unu mụtara n’Akwụkwọ Mgbaafọ. (yb16 25-27)

  • Na-akpaso Ndị Bịara Ọmụmụ Ihe Anyị Àgwà Ọma (Ilu 3:27): (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Jụzie ụmụnna otú anyị ga-esi eme ka onye ọ bụla bịara ọmụmụ ihe nwee obi ụtọ, ma n’ọnwa Ọktoba ma mgbe ọ bụla ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 2 ¶1-12

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 143 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya