Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Julaị p. 4
  • Julaị 11-17

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 11-17
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Julaị p. 4

Julaị 11-17

ABỤ ỌMA 69-73

  • Abụ nke 92 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ofufe Jehova Na-anụ Ndị Ya Ọkụ n’Obi”: (Nkeji 10)

    • Ọma 69:9—Anyị kwesịrị igosi na anyị na-anụ ọkụ n’obi n’ofufe Jehova (w10 12/15 7-11 ¶2-17)

    • Ọma 71:17, 18—Ndị torola eto kwesịrị inyere ndị na-eto eto aka ka ha na-anụ ọkụ n’obi (w14 1/15 23-24 ¶4-10)

    • Ọma 72:3, 12, 14, 16-19—Otú anyị si na-anụ ọkụ n’obi ga-eme ka anyị na-agwa ndị ọzọ ihe Alaeze Chineke ga-emere ụmụ mmadụ (w15 10/1 16 ¶3; w10 8/15 32 ¶19-20)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 69:4, 21—Olee otú ihe dị́ n’amaokwu ndị a si mezuo n’isi Mesaya? (w11 8/15 11 ¶17; w11 8/15 15 ¶15)

    • Ọma 73:24—Olee otú Jehova si edu ndị ohu ya ka ha nweta ihe ùgwù? (w13 2/15 25-26 ¶3-4)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 73:1-28

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche Nke 4 2016. Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Ụlọ Nche Nke 4 2016

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 5 ¶3-4

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 140

  • “Ì Nwere Ike Iji Otu Afọ Nwalee Ya?”: (Nkeji 15) Ná nkenke, burunụ ụzọ tụlee isiokwu a na isiokwu bụ́ “Otú Ọsụ Ụzọ Ga-esi Na-arụzu Awa Ya.” Kpọnyezie vidio bụ́ Jiri Ndụ Gị Mee Ihe Ga-abara Gị Uru Ruo Mgbe Ebighị Ebi, tụleekwanụ ya. (Gaa na Tiivi anyị, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa NDỊ NA-ETO ETO.)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 19 ¶17-31, igbe dị na peeji nke 170, na nke dị na peeji nke 171

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 123 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya