Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jun p. 5
  • Jun 20-26

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 20-26
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jun p. 5

Jun 20-26

ABỤ ỌMA 45-51

  • Abụ nke 67 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Agaghị Eleghara Onye Obi Ya Tiwara Etiwa Anya”: (Nkeji 10)

    • Ọma 51:1-4—Devid kwara ezigbo ụta maka mmehie o mere (w93 3/15 10-11 ¶9-13)

    • Ọma 51:7-9—Obi ga-amaliteghachi ịdị Devid ụtọ ma Jehova gbaghara ya (w93 3/15 12-13 ¶18-20)

    • Ọma 51:10-17—Devid maara na Jehova ga-agbaghara onye ji obi ya niile chegharịa (w15 6/15 14 ¶6; w93 3/15 14-17 ¶4-16)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 45:4—Gịnị bụ eziokwu kacha mkpa e kwesịrị ime ka o doo ewu na ọkụkọ anya? (w14 2/15 5 ¶11)

    • Ọma 48:12, 13—Olee ọrụ dị mkpa amaokwu ndị a kwuru anyị kwesịrị ịna-arụ? (w15 7/15 9 ¶13)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 49:10–50:6

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g16.3 10-11

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) g16.3 10-11

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 3 ¶1—Ná mmechi, gwa onye ahụ gbasara vidio dị na jw.org/ig bụ́ Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?, gị akpọnyetụrụ ya vidio ahụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 98

  • “Alaeze Chineke Achịala Otu Narị Afọ, Chịrịkwa Na-aga”: (Nkeji 15) Ajụjụ na azịza. Buru ụzọ Kpọnye vidio bụ́ Alaeze Chineke Achịala Otu Narị Afọ, Chịrịkwa Na-aga. Ọ dị na jw.org/ig. E lere ya ruo n’ebe e dere “Foto Ihe Nkiri nke Okike,” a kwụsị. (Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ebe e dere VIDIO.)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 18 ¶1-13

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 109 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya