Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jun p. 4
  • Jun 13-19

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 13-19
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jun p. 4

Jun 13-19

ABỤ ỌMA 38-44

  • Abụ nke 4 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Na-enyere Ndị Ọrịa Aka”: (Nkeji 10)

    • Ọma 41:1, 2—Ndị na-enyere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha aka na-enwe obi ụtọ (w15 12/15 24 ¶7; w91 10/1 14 ¶6)

    • Ọma 41:3—Ndị ji obi ha niile na-efe Jehova rịawa ọrịa, ọ na-elekọta ha (w08 9/15 5 ¶12-13)

    • Ọma 41:12—Ndị na-arịa ọrịa ga-atachili obi ma ha cheta na ọrịa agaghị adị n’ọdịnihu (w15 12/15 27 ¶18-19; w08 12/15 6 ¶15)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 39:1, 2—Olee otú anyị ga-esi na-eche ọnụ anyị nche? (w09 5/15 4 ¶5; w06 5/15 20 ¶13)

    • Ọma 41:9—Olee otú Jizọs si gosi na a ga-eme ya ụdị ihe e mere Devid? (w11 8/15 13 ¶5; w08 9/15 5 ¶11)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 42:6–43:5

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 3 2016

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 3 2016

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 2 ¶4-5—Ná mmechi, kpọnyetụrụ ya vidio dị na jw.org/ig bụ́ Chineke Ò Nwere Aha?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 128

  • Lekwasị Anya n’Ụgwọ Ọrụ!: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Lekwasị Anya n’Ụgwọ Ọrụ! (Abụ nke 24). (Gaa na jw.org/ig, pịa IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ỤMỤAKA.) Tụleekwanụ “Ihe Ị Ga-eme” ya na ya so, ya bụ, “Olee Ihe Dị́ Iche n’Otú Ndụ Dị Ugbu A na Otú Ọ Ga-adị n’Ọdịnihu?” Jirinụ ajụjụ ndị a tụlee ya: Olee ihe ndị ga-agbanwe na Paradaịs? Olee ihe ndị ị na-atụ anya ha? Olee otú icheta ha ga-esi eme ka ị na-atachi obi?—2 Kọr. 4:18.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) ia isi nke 17 ¶14-22, na igbe dị na peeji nke 152

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 36 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya