Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Eprel p. 6
  • Eprel 25–Mee 1

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 25–Mee 1
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Eprel p. 6

Eprel 25–Mee 1

JOB 33-37

  • Abụ nke 50 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ezigbo Enyi Na-enye Ndụmọdụ Bara Uru”: (Nkeji 10)

    • Job 33:1-5—Elaịhu kwanyeere Job ùgwù (w95 2/15 29 ¶3-5)

    • Job 33:6, 7—Elaịhu dị obi umeala, dịkwa obiọma (w95 2/15 29 ¶3-5)

    • Job 33:24, 25—Elaịhu gbara Job ume mgbe ọ na-adụ ya ọdụ (w11 4/1 23 ¶3; w09 4/15 4 ¶8)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 33:24, 25—Gịnị nwere ike ịbụ ya bụ “ihe mgbapụta” ahụ Elaịhu kwuru okwu ya? (w11 4/1 23 ¶3-5)

    • Job 34:36—Olee otú a nwaruru Job? Oleekwa ihe nke ahụ na-akụziri anyị? (w94 11/15 17 ¶10)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 33:1-25 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: Jiri aro dị na peeji nke 8, n’ebe e dere “Ihe Ị Ga-ekwu,” nye mmadụ akwụkwọ ịkpọ òkù maka mgbakọ ukwu nke afọ a. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: fg isi nke 12 ¶4-5—A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara akwụkwọ ịkpọ òkù. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: jl isi nke 11—Gwakwa onye ahụ ka ọ gbalịa bịa mgbakọ ukwu unu ga-aga. (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 124

  • “Ihe Ndị A Ga-eburu n’Obi Banyere Mgbakọ Ukwu”: (Nkeji 8) Okwu. Kpọnye vidio ahụ. (Gaa na tv.jw.org, họrọ asụsụ Igbo, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa IHE NDỊ ANYỊ NA-EME.) Gbaa mmadụ niile ume ka ha hazie oge ha ka ha nwee ike ịbịazu mgbakọ ahụ. Kwuo atụmatụ ọgbakọ unu mere maka ikesa akwụkwọ ịkpọ òkù.

  • Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 7)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 14 ¶1-13 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 21 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya