Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Eprel p. 5
  • Eprel 18-24

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 18-24
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Eprel p. 5

Eprel 18-24

JOB 28-32

  • Abụ nke 17 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Job Bụ Onye Ezi Omume”: (Nkeji 10)

    • Job 31:1​—Ya na anya ya ‘gbara ndụ’ (w15 6/15 16 ¶13; w15 1/15 25 ¶10)

    • Job 31:13-15​—Job dị obi umeala, ọ na-ekpe ikpe ziri ezi, na-emesokwa ndị ọzọ otú dị mma (w10 11/15 30 ¶8-9)

    • Job 31:16-25​—Job nyeere ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha aka (w10 11/15 30 ¶10-11)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 32:2—Olee otú o si bụrụ na Job kpọrọ onwe ya “onye ezi omume kama ịkpọ Chineke onye ezi omume”? (w15 7/1 12 ¶2; it-1-E 606 ¶5)

    • Job 32:8, 9—Gịnị mere Elaịhu ji chee na ya nwere ike ikwu okwu n’agbanyeghị na ha niile nọ́ ebe ahụ tọchara ya? (w06 3/15 16 ¶1; it-2-E 549 ¶6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 30:24–31:14 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: g16.2 12-13—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Nletaghachi: g16.2 12-13—Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ. (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Ọmụmụ Baịbụl: bhs 156 ¶8-9 (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 115

  • Mụta Ihe n’Otú Ndị Ọzọ Si Guzosie Ike (1 Pita 5:9): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Otú Harold King Si Guzosie Ike n’Okwukwe n’Ụlọ Mkpọrọ. (Gaa na tv.jw.org, họrọ asụsụ Igbo, pịa HỌRỌ VIDIO Ị CHỌRỌ, pịa AJỤJỤ ỌNỤ NA AHỤMAHỤ.) E kirichaa ya, jụọ ajụjụ ndị a: Olee otu Nwanna King si na-efe Chineke mgbe ọ nọ n’ụlọ mkpọrọ? Olee otú ịbụ abụ Alaeze ga-esi enyere anyị aka idi nsogbu ndị bịaara anyị? Gịnị ka ị mụtara n’otú Nwanna King si tachie obi?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 13 ¶13-25, na igbe dị na peeji nke 114 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 81 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya