Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Eprel p. 2
  • Eprel 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Eprel p. 2

Eprel 4-10

JOB 16-20

  • Abụ nke 79 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-agwa Ndị Ọzọ Okwu Ga-agba Ha Ume”: (Nkeji 10)

    • Job 16:4, 5​—Onye na-enye mmadụ ndụmọdụ kwesịrị ikwu okwu otú ọ ga-agba onye ahụ ume (w90 3/15 p. 26 ¶6-p. 27 ¶1)

    • Job 19:2​—Okwu ọjọọ Bildad kwuru mere ka Job kwaa arịrị (w06 3/15 15 ¶5; w94 10/1 32)

    • Job 19:25​—Olileanya mbilite n’ọnwụ mere ka Job guzosie ike mgbe nsogbu zuru ya ahụ́ (w06 3/15 15 ¶4; it-2 735 ¶2-3)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Job 19:20, gụọ ihe e dere n’ala ala peeji—Job kwuru na ya ji akpụkpọ ezé ya lanahụ. Gịnị ka ihe a o kwuru pụtara? (w06 3/15 14 ¶13; it-2-E 977 ¶1)

    • Job 19:26—Olee otú Job nwere ike isi ‘hụ Chineke,’ n’agbanyeghị na a naghị ahụ Jehova anya? (w94 11/15 19 ¶17)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Job 19:1-23 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Otú Anyị Ga-esi Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma n’Ọnwa A: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ndị na-egosi otú anyị ga-esi ezi ndị mmadụ ozi ọma. E kirichaa nke ọ bụla, a tụlee ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ dị na ya. Gbaa ụmụnna ume ka ha dee otú ọzọ ha nwere ike isi zie mmadụ ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 42

  • “Ihe Ọhụrụ Na-enyere Anyị Aka Izi Ndị Mmadụ Ozi Ọma”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gbaa mmadụ niile ume ka ha gbalịa jiri isiokwu bụ́ “Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?” na-ezi ndị mmadụ ozi ọma otú nwere ike ime ka ha malitere ha ọmụmụ Baịbụl.

  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ: (Nkeji 5) Okwu okenye ga-ekwu. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche Febụwarị 15, 2015, peeji nke 30, paragraf nke 4-6.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 12 ¶13-25, na igbe dị na peeji nke 107 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 65 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya