Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jenụwarị p. 5
  • Jehova Na-emezu Nkwa Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Na-emezu Nkwa Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Ị Ga-esi Achọta Ebe Ị Na-achọ na Baịbụl
    Isiokwu Ndị Ọzọ
  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Ezra
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • Ndekọ Oge
    Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?
  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Hagaị na Zekaraịa
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jenụwarị p. 5

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZRA 1-5

Jehova Na-emezu Nkwa Ya

Nke E Biri Ebi
Mgbe ndị Izrel na-arụgharị ụlọ nsọ dị́ na Jeruselem

Jehova kwere ndị ya nkwa na ha ga-amaliteghachi ife ya n’ụlọ nsọ dị́ na Jeruselem. Ma mgbe ha lọtara, e nwere ọtụtụ ihe nyetụrụ ha nsogbu, ya eyie ka ihe ahụ Jehova kwuru agaghị emezu. Otu n’ime ha bụ iwu eze nyere ka a kwụsị ịrụ mgbidi Jeruselem. Ọtụtụ ndị Juu chere na a gaghị arụchali mgbidi ahụ.

  1. Ihe dị ka 537 T.O.N.K.

    Saịrọs nyere iwu ka a rụghachi ụlọ nsọ

  2. 3:3

    Ọnwa nke asaa

    A rụrụ ebe ịchụàjà; a chụrụ àjà

  3. 3:10, 11

    536 T.O.N.K.

    A tọrọ ntọala ụlọ nsọ

  4. 4:23, 24

    522 T.O.N.K.

    Eze Atazaksis kwụsịrị ha ọrụ

  5. 5:1, 2

    520 T.O.N.K.

    Zekaraya na Hagaị gbara ndị Juu ume ka ha maliteghachi ọrụ

  6. 6:15

    515 T.O.N.K.

    A rụchara ụlọ nsọ

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya