Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Mee na Jun: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? ma ọ bụ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu? Ọ bụrụ na unu enweghị ha, unu nwere ike inye ndị mmadụ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Julaị na Ọgọst: E nwere ike inye ndị mmadụ nke ọ bụla n’ime broshọ ndị a: Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gee Chineke Ntị, ma ọ bụ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?, Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!, na Ụzọ Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi—Ị̀ Chọtawo Ya?