Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Nọvemba na Disemba: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? ma ọ bụ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu? Jenụwarị na Febụwarị: Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!, Gee Chineke Ntị, ma ọ bụ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi.