Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/06 p. 7
  • Ima Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ima Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2006
Ozi Alaeze Anyi—2006
km 9/06 p. 7

Ima Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe n’ọnwa September: A ga-enyefe akwụkwọ Bible Na-akụzi. E kwesịrị ime mgbalị pụrụ iche iji malite iduziri ndị mmadụ ọmụmụ Bible n’oge mbụ anyị nyefere ha akwụkwọ a. Anyị kwesịrị ịgaghachi ozugbo na nke ndị natara ya iji malitere ha ọmụmụ Bible ebe obibi. October: Nyefee Ụlọ Nche na Teta! N’ebe e gosiri mmasị, biko webata broshuọ bụ́ Nọrọ na Nche. November: Nyefee akwụkwọ bụ́ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ. Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ asị na ha enweghị ụmụaka, nyefee ha traktị bụ́ Ị̀ Ga-achọ Ịmatakwu Banyere Bible? ma ọ bụ traktị ọzọ dabara adaba. December: Nyefee akwụkwọ bụ́ Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na e nweghị ya, ị pụrụ inyefe Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible na Ị pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala.

◼ A na-echetara ndị okenye ka ha gbasoo ntụziaka ahụ e nyere n’Ụlọ Nche April 15, 1991, peeji nke 21-23, banyere ndị a chụpụrụ n’ọgbakọ ma ọ bụ ndị kewapụrụ onwe ha, bụ́ ndị na-achọ ka a nabataghachi ha.

◼ Òtù ndị okenye kwesịrị ịma na a ga-eme mgbanwe ndị a n’izu ọ bụla ọgbakọ ha na-aga mgbakọ pụrụ iche, mgbakọ sekit, na mgbakọ distrikti. Ọ bụrụ na ọgbakọ unu na-aga mgbakọ pụrụ iche, unu kwesịrị inwe nzukọ nile nke ọgbakọ n’izu ahụ ma e wezụga Okwu Ihu Ọha na Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche. Ọ bụrụ na unu na-aga mgbakọ sekit ma ọ bụ mgbakọ distrikti, unu agaghị enwe Okwu Ihu Ọha, Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche, Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke, na Nzukọ Ije Ozi; nanị Ọmụmụ Akwụkwọ Ọgbakọ ka unu ga-enwe n’izu ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya