Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/05 p. 2-3
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2005
Ozi Alaeze Anyi—2005
km 8/05 p. 2-3

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe n’ọnwa August: A pụrụ inyefe nke ọ bụla n’ime broshuọ ndị a dị peeji 32: Aha Nsọ Ahụ Nke Ga-adịru Ebighị Ebi, Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ?—Olee otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?, Gịnị Na-eme Anyị Mgbe Anyị Nwụrụ?, Idi Ndu n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị-ebi!, Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, “Lee! Ana m Eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ,” Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ, Mmụọ nke Ndị Nwụrụ Anwụ—Hà Pụrụ Inyere Gị Aka ka ọ̀ bụ Imerụ Gị Ahụ? Hà Dị Adị n’Ezie?, Ọchịchị Ahụ Nke Ga-eweta Paradaịs, na Ụzọ Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi Ị Chọtawo Ya? September: A ga-enyefe akwụkwọ bụ́ Bịaruo Jehova Nso. Ọ bụrụ na e nweghị ya, ị pụrụ inyefe akwụkwọ Amụma Daniel ma ọ bụ broshuọ Nọrọ na Nche. October: A ga-enyefe magazin Ụlọ Nche na Teta! n’ọnwa ahụ nile. N’ebe e gosiri mmasị, biko webata broshuọ Na-achọ, ma gaghachi iji malite ọmụmụ Bible ebe obibi. November: Nyefee akwụkwọ bụ́ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ. Ọ bụrụ na ndị mmadụ asị na ha enweghị ụmụaka, nyefee akwụkwọ Ihe Ọmụma ma ọ bụ traktị bụ́ Ị̀ Ga-achọ Ịmatakwu Banyere Bible?

◼ Ebe ọ bụ na October nwere ngwụsị izu ise zuru ezu, ọ ga-abụ ọnwa magburu onwe ya iji rụọ ọrụ ọsụ ụzọ inyeaka.

◼ Onyeisi oche ndị nlekọta ma ọ bụ onye ọ họpụtara kwesịrị inyocha ihe ndekọ ego ọgbakọ na September 1 ma ọ bụ ngwa ngwa o kwere omume mgbe September 1 gasịrị. Ọ bụrụ na e nwere ihe ndekọ ego ndị dị iche, dị ka maka ilekọta ma ọ bụ iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze, e kwesịrị ime ndokwa ka e nyochaa ihe ndekọ ego a. Mgbe e nyochasịrị ihe ndekọ ego ndị a, e kwesịrị ịmara ya ọgbakọ n’ọkwa mgbe ọzọ a ga-agụ akụkọ ndekọ ego.

◼ Dị ka a na-eme kwa afọ, e kwesịrị ịgụkọ akwụkwọ na magazin nile e nwere n’ọgbakọ n’August 31, 2005, ma ọ bụ n’oge dị ya nso, dị ka o kwere mee. Ngụkọ a yiri ọgụgụ onye nlekọta akwụkwọ nke ọgbakọ nhazi dị n’aka na-agụ akwụkwọ ole e nwere kwa ọnwa, e kwesịkwara idebanye ọnụ ọgụgụ ha na fọm Literature Inventory (S-18). E kwesịrị ịjụta ohu/ndị ohu na-elekọta magazin ọnụ ọgụgụ magazin e nwere. Odeakwụkwọ nke ọgbakọ nhazi dị n’aka kwesịrị ilekọta ngụkọ ahụ. Ya na onyeisi oche ndị nlekọta nke ọgbakọ nhazi dị n’aka ga-abịanye aka na fọm ahụ. Ọgbakọ ọ bụla nhazi dị n’aka ga-enweta fọm Literature Inventory (S-18) atọ. Mgbe unu dejupụtasịrị fọm ahụ, biko ziterenụ alaka ụlọ ọrụ otu tupu September 6 agafee. Debenụ otu na faịlụ unu. A pụrụ iji nke fọdụrụnụ mee ihe dị ka ibé akwụkwọ a ga-eji rụọ ọrụ.

◼ Compact Disc Ọhụrụ A Na-egere Egere E Nwere:

Bịaruo Jehova Nso (disc iri na otu dị n’ime otu ọ́bọ́)—Bekee

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya