Akụkọ Ozi September
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 475 134.2 20.3 61.2 12.2
Pios. 26,882 51.3 9.9 19.9 5.2
Aux. Pios. 6,048 47.5 7.4 14.9 3.9
Pubs. 213,666 10.5 2.3 3.8 1.1
NGỤKỌTA 247,071 Ndị E Mere Baptizim: 373
Anyị malitere nke ọma n’ọnwa mbụ anyị n’afọ ije ozi ọhụrụ a, na-enwe ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa dị 247,071. Nke a bụ ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke atọ anyị nwere ná nsochi kemgbe July 2001. Anyị na-ekele Jehova maka ngọzi ọ na-agọzi ọrụ anyị.